22 Ọ bụ mgbe e mesịrị nke ahụ ka ndị Livaị batara jewe ozi dịịrị ha n’ụlọikwuu nzute n’ihu Erọn na ụmụ ya ndị ikom.+ Dị nnọọ ka Jehova nyere Mozis n’iwu banyere ndị Livaị, otú ahụ ka e mere ha.
9 Ọ̀ bụụrụ unu ntakịrị ihe na Chineke Izrel si ná nzukọ Izrel kewapụta+ unu iji chee unu n’ihu onwe ya ka unu wee na-eje ozi metụtara ụlọikwuu Jehova nakwa ka unu na-eguzo n’ihu nzukọ a na-ejere ha ozi,+