53 Ndị Livaị ga-ama ụlọikwuu gburugburu ụlọikwuu Ihe Àmà, ka a ghara iweso+ nzukọ ụmụ Izrel iwe; ndị Livaị ga na-ejekwa ozi e kwesịrị ije n’ụlọikwuu Ihe Àmà.”+
8 “N’oge ahụ, Jehova kewapụrụ ebo Livaị+ iche maka ibu igbe ọgbụgba ndụ Jehova,+ ka ha na-eguzo n’ihu Jehova maka ijere ya ozi+ na iji aha ya na-enye ngọzi ruo taa.+