Ezra 2:40 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 40 Ndị Livaị:+ Ụmụ Jeshụa+ na Kadmiel,+ bụ́ ụmụ Họdavaya,+ iri asaa na anọ. Nehemaya 12:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ndị Livaị bụ Jeshụa,+ Binuaị,+ Kadmiel,+ Sherebaya, Juda, Matanaya,+ bụ́ onyeisi ndị na-abụ abụ ekele, ya na ụmụnne ya.
8 Ndị Livaị bụ Jeshụa,+ Binuaị,+ Kadmiel,+ Sherebaya, Juda, Matanaya,+ bụ́ onyeisi ndị na-abụ abụ ekele, ya na ụmụnne ya.