Ezra 3:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Jeshụa,+ ụmụ ya na ụmụnne ya, nakwa Kadmiel na ụmụ ya, bụ́ ụmụ Juda, wee bilie dị ka otu ìgwè ịrụ ọrụ dị ka ndị na-elekọta ndị na-arụ ọrụ n’ụlọ ezi Chineke, tinyekwara ụmụ Henadad,+ ụmụ ha na ụmụnne ha, bụ́ ndị Livaị.
9 Jeshụa,+ ụmụ ya na ụmụnne ya, nakwa Kadmiel na ụmụ ya, bụ́ ụmụ Juda, wee bilie dị ka otu ìgwè ịrụ ọrụ dị ka ndị na-elekọta ndị na-arụ ọrụ n’ụlọ ezi Chineke, tinyekwara ụmụ Henadad,+ ụmụ ha na ụmụnne ha, bụ́ ndị Livaị.