Ezra 3:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 N’ihi ya, ndị mmadụ amataghị nke bụ́ mkpu ọṅụ+ na nke bụ́ mkpu ákwá ndị mmadụ na-eti, n’ihi na ndị mmadụ nọ na-eti oké mkpu, a nọkwa ọbụna n’ebe dị anya na-anụ ya.
13 N’ihi ya, ndị mmadụ amataghị nke bụ́ mkpu ọṅụ+ na nke bụ́ mkpu ákwá ndị mmadụ na-eti, n’ihi na ndị mmadụ nọ na-eti oké mkpu, a nọkwa ọbụna n’ebe dị anya na-anụ ya.