Abụ Ọma 5:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ma ndị niile na-agbaba n’ime gị ga-aṅụrị ọṅụ;+Ha ga na-eti mkpu ọṅụ ruo mgbe ebighị ebi.+Ị ga-echebe ha,Ndị hụrụ aha gị n’anya ga-enwekwa aṅụrị n’ime gị.+ Zekaraya 4:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ònye ka ị bụ, gị oké ugwu?+ Ị ga-aghọ ala dị larịị n’ihu Zerọbabel.+ Ọ ga-ewetakwa nkume bụ́ isi.+ A ga-eti mkpu+ n’ihi ya, sị: “Lee ka o si maa mma! Lee ka o si maa mma!”’”+
11 Ma ndị niile na-agbaba n’ime gị ga-aṅụrị ọṅụ;+Ha ga na-eti mkpu ọṅụ ruo mgbe ebighị ebi.+Ị ga-echebe ha,Ndị hụrụ aha gị n’anya ga-enwekwa aṅụrị n’ime gị.+
7 Ònye ka ị bụ, gị oké ugwu?+ Ị ga-aghọ ala dị larịị n’ihu Zerọbabel.+ Ọ ga-ewetakwa nkume bụ́ isi.+ A ga-eti mkpu+ n’ihi ya, sị: “Lee ka o si maa mma! Lee ka o si maa mma!”’”+