4 Ka e mee ka ndagwurugwu niile dị elu,+ meekwa ka ugwu ukwu niile na ugwu nta niile dị ala.+ Ala dị mkputamkpu ga-aghọ ala dị larịị, ala na-adịghị larịị ga-aghọkwa mbara ala dị larịị.*+
21 Jizọs zara ha, sị: “N’ezie, ana m asị unu, A sị nnọọ na unu nwere okwukwe ma ghara inwe obi abụọ,+ ọ bụghị naanị na unu ga-eme ihe m mere osisi fig a, kama, ọ bụrụ na unu asị ugwu a, ‘Ka e bulie gị tụba gị n’oké osimiri,’ ọ ga-eme.+