Aịzaya 2:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 N’ihi na ọ bụ ụbọchị Jehova nke ụsụụ ndị agha.+ Ọ ga-abịakwasị onye ọ bụla dị mpako na onye na-ebuli onwe ya elu, bịakwasịkwa onye ọ bụla e buliri elu ma ọ bụ onye e wedara ala;+
12 N’ihi na ọ bụ ụbọchị Jehova nke ụsụụ ndị agha.+ Ọ ga-abịakwasị onye ọ bụla dị mpako na onye na-ebuli onwe ya elu, bịakwasịkwa onye ọ bụla e buliri elu ma ọ bụ onye e wedara ala;+