Aịzaya 66:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 N’ihi na ọ bụ dị ka ọkụ ka Jehova ga-ekpe ikpe, ee, ọ ga-eji mma agha ya+ kpee anụ ahụ́ niile ikpe; ndị Jehova gburu ga-adịkwa ọtụtụ.+ Jeremaya 25:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 “‘Mkpọtụ ga-eru n’ebe kasị anya n’ụwa, n’ihi na Jehova na mba niile ga-aba n’ikpe.+ Ọ ga-ekpe anụ ahụ́ niile ikpe.+ Ọ ga-enyefe ndị ajọ omume n’aka mma agha,’+ ka Jehova kwuru.
16 N’ihi na ọ bụ dị ka ọkụ ka Jehova ga-ekpe ikpe, ee, ọ ga-eji mma agha ya+ kpee anụ ahụ́ niile ikpe; ndị Jehova gburu ga-adịkwa ọtụtụ.+
31 “‘Mkpọtụ ga-eru n’ebe kasị anya n’ụwa, n’ihi na Jehova na mba niile ga-aba n’ikpe.+ Ọ ga-ekpe anụ ahụ́ niile ikpe.+ Ọ ga-enyefe ndị ajọ omume n’aka mma agha,’+ ka Jehova kwuru.