Aịzaya 66:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 N’ihi na Jehova ga-eji ọkụ kpee ikpe. Ọ ga-ejikwa mma agha ya kpee mmadụ* niile ikpe. Jehova ga-egbukwa ọtụtụ ndị. Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 66:16 Amụma Aịsaịa II, p. 404-405
16 N’ihi na Jehova ga-eji ọkụ kpee ikpe. Ọ ga-ejikwa mma agha ya kpee mmadụ* niile ikpe. Jehova ga-egbukwa ọtụtụ ndị.