Aịzaya 66:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 N’ihi na ọ bụ dị ka ọkụ ka Jehova ga-ekpe ikpe, ee, ọ ga-eji mma agha ya+ kpee anụ ahụ́ niile ikpe; ndị Jehova gburu ga-adịkwa ọtụtụ.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 66:16 Amụma Aịsaịa II, p. 404-405
16 N’ihi na ọ bụ dị ka ọkụ ka Jehova ga-ekpe ikpe, ee, ọ ga-eji mma agha ya+ kpee anụ ahụ́ niile ikpe; ndị Jehova gburu ga-adịkwa ọtụtụ.+