Ilu 2:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ma a ga-ebipụ ndị ajọ omume n’ụwa;+ a ga-efopụkwa ndị na-aghọ aghụghọ na ya.+ Aịzaya 66:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 N’ihi na ọ bụ dị ka ọkụ ka Jehova ga-ekpe ikpe, ee, ọ ga-eji mma agha ya+ kpee anụ ahụ́ niile ikpe; ndị Jehova gburu ga-adịkwa ọtụtụ.+ Emọs 9:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 A ga-eji mma agha gbuo ha, ya bụ, ndị niile na-eme mmehie n’etiti ndị m,+ bụ́ ndị na-asị: “Ọdachi ahụ agaghị abịaru anyị nso ma ọ bụ rute n’ebe anyị nọ.”’+
16 N’ihi na ọ bụ dị ka ọkụ ka Jehova ga-ekpe ikpe, ee, ọ ga-eji mma agha ya+ kpee anụ ahụ́ niile ikpe; ndị Jehova gburu ga-adịkwa ọtụtụ.+
10 A ga-eji mma agha gbuo ha, ya bụ, ndị niile na-eme mmehie n’etiti ndị m,+ bụ́ ndị na-asị: “Ọdachi ahụ agaghị abịaru anyị nso ma ọ bụ rute n’ebe anyị nọ.”’+