12 n’ihi na ha egeghị ntị+ n’olu Jehova bụ́ Chineke ha, kama ha nọ na-emebi ọgbụgba ndụ ya,+ ọbụna ihe niile Mozis+ bụ́ ohu Jehova nyere n’iwu.+ Ha egeghị ntị, ha edebeghịkwa ihe ndị ahụ.
38 M ga-ekpochapụkwa ndị na-enupụrụ m isi na ndị na-emebi iwu+ m n’etiti unu, n’ihi na n’ala ha biri dị ka ọbịa ka m ga-esi kpọpụta ha, ma ha agaghị abata n’ala Izrel;+ unu ga-amarakwa na mụ onwe m bụ Jehova.’+