Job 9:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 O nwere obi amamihe, bụrụkwa onye dị ike.+Ònye pụrụ imere ya isi ike, ihe agaziere ya?+ Abụ Ọma 62:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Otu ugboro ka Chineke kwuru okwu, ugboro abụọ ka m nụrụ ya,+Na ọ bụ Chineke nwe ike.+ Ndị Efesọs 1:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 na ihe oké ịdị ukwuu nke ike+ ya bụ n’ebe anyị bụ́ ndị kwere ekwe nọ. Ọ bụ dị ka ịrụ ọrụ+ nke ịdị ike nke ume ya si dị,
19 na ihe oké ịdị ukwuu nke ike+ ya bụ n’ebe anyị bụ́ ndị kwere ekwe nọ. Ọ bụ dị ka ịrụ ọrụ+ nke ịdị ike nke ume ya si dị,