Job 9:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 O nwere obi amamihe, bụrụkwa onye dị ike.+Ònye pụrụ imere ya isi ike, ihe agaziere ya?+ Abụ Ọma 63:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 N’ihi ya, ahụwo m gị n’ebe nsọ,+Mgbe m hụrụ ike gị na ebube gị.+ Abụ Ọma 77:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ọ bụ gị bụ ezi Chineke, onye na-eme ihe dị ebube.+I mewo ka a mata ike gị n’etiti ndị dị iche iche.+ Nehọm 1:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Jehova adịghị ewe iwe ọsọ ọsọ,+ ike+ ya dịkwa ukwuu, Jehova agaghịkwa ala azụ ma ọlị n’inye ntaramahụhụ.+ N’ifufe na-ebibi ihe nakwa n’oké ifufe mmiri ka ụzọ ya dị, ígwé ojii dịkwa ka uzuzu nke ụkwụ+ ya bọliri. Mkpughe 19:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Mgbe ihe ndị a gasịrị, anụrụ m ihe dị ka oké olu nke oké ìgwè mmadụ n’eluigwe.+ Ha sịrị: “Toonụ Jaa!+ Ọ bụ Chineke anyị nwe+ nzọpụta+ na otuto na ike,
14 Ọ bụ gị bụ ezi Chineke, onye na-eme ihe dị ebube.+I mewo ka a mata ike gị n’etiti ndị dị iche iche.+
3 Jehova adịghị ewe iwe ọsọ ọsọ,+ ike+ ya dịkwa ukwuu, Jehova agaghịkwa ala azụ ma ọlị n’inye ntaramahụhụ.+ N’ifufe na-ebibi ihe nakwa n’oké ifufe mmiri ka ụzọ ya dị, ígwé ojii dịkwa ka uzuzu nke ụkwụ+ ya bọliri.
19 Mgbe ihe ndị a gasịrị, anụrụ m ihe dị ka oké olu nke oké ìgwè mmadụ n’eluigwe.+ Ha sịrị: “Toonụ Jaa!+ Ọ bụ Chineke anyị nwe+ nzọpụta+ na otuto na ike,