1 Ihe E Mere 16:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Nyenụ Jehova otuto, unu ezinụlọ nke ndị dị iche iche,Nyenụ Jehova otuto, kwuokwanụ na ọ dị ike.+ Abụ Ọma 29:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Nyenụ Jehova otuto, unu ụmụ nke ndị dị ike,Nyenụ Jehova otuto, kwuonụ na ọ dị ike.+ Abụ Ọma 96:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ebube na ịma mma dị n’ihu ya;+Ike na ịma mma dị n’ebe nsọ ya.+