1 Ihe E Mere 16:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Nyenụ Jehova otuto, unu ezinụlọ nke ndị dị iche iche,Nyenụ Jehova otuto, kwuokwanụ na ọ dị ike.+ Abụ Ọma 96:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Nyenụ Jehova otuto, unu ezinụlọ nke ndị dị iche iche,+Nyenụ Jehova otuto, kwuokwanụ na ọ dị ike.+ Habakọk 3:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Chineke wee si na Timan bịa, ọbụna Onye Nsọ si n’Ugwu Peran+ bịa. Sila.+ Ebube ya kpuchiri eluigwe;+ otuto ya jupụtakwara elu ụwa.+
3 Chineke wee si na Timan bịa, ọbụna Onye Nsọ si n’Ugwu Peran+ bịa. Sila.+ Ebube ya kpuchiri eluigwe;+ otuto ya jupụtakwara elu ụwa.+