Abụ Ọma 63:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 N’ihi ya, ahụwo m gị n’ebe nsọ,+Mgbe m hụrụ ike gị na ebube gị.+ Abụ Ọma 68:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Kwuonụ na ọ bụ Chineke nwe ike.+Ọ bụ ya na-achị Izrel, ike ya dịkwa n’ígwé ojii.+ Abụ Ọma 115:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 115 Ọ bụghị anyị, Jehova, ọ bụghị anyị,+Kama ọ bụ aha gị ka ị ga-enye otuto+Dị ka obiọma* gị si dị, dị ka eziokwu gị si dị.+
115 Ọ bụghị anyị, Jehova, ọ bụghị anyị,+Kama ọ bụ aha gị ka ị ga-enye otuto+Dị ka obiọma* gị si dị, dị ka eziokwu gị si dị.+