Abụ Ọma 115:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 115 Jehova, ọ bụghị anyị ka e kwesịrị ito, ọ bụghị anyị,*Kama ọ bụ aha gị ka e kwesịrị ịna-eto+N’ihi ịhụnanya gị* nakwa n’ihi na ị bụ onye e kwesịrị ịtụkwasị obi.+
115 Jehova, ọ bụghị anyị ka e kwesịrị ito, ọ bụghị anyị,*Kama ọ bụ aha gị ka e kwesịrị ịna-eto+N’ihi ịhụnanya gị* nakwa n’ihi na ị bụ onye e kwesịrị ịtụkwasị obi.+