Job 1:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 sị:“Agba m ọtọ si n’afọ nne+ m pụta,M ga-agbakwa ọtọ laghachi n’ebe ahụ.+Ọ bụ Jehova nyere,+ ọ bụkwa Jehova weere.+Ka aha Jehova bụrụ ihe a gọziri agọzi.”+ 1 Timoti 6:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 N’ihi na ọ dịghị ihe anyị ji bịa n’ụwa, ọ dịghịkwa ihe anyị pụrụ iwere si n’ime ya pụọ.+
21 sị:“Agba m ọtọ si n’afọ nne+ m pụta,M ga-agbakwa ọtọ laghachi n’ebe ahụ.+Ọ bụ Jehova nyere,+ ọ bụkwa Jehova weere.+Ka aha Jehova bụrụ ihe a gọziri agọzi.”+ 1 Timoti 6:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 N’ihi na ọ dịghị ihe anyị ji bịa n’ụwa, ọ dịghịkwa ihe anyị pụrụ iwere si n’ime ya pụọ.+