Job 1:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 sị:“Agba m ọtọ si n’afọ nne+ m pụta,M ga-agbakwa ọtọ laghachi n’ebe ahụ.+Ọ bụ Jehova nyere,+ ọ bụkwa Jehova weere.+Ka aha Jehova bụrụ ihe a gọziri agọzi.”+ Abụ Ọma 49:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 N’ihi na ọ pụghị iwere ihe ọ bụla ma ọlị mgbe ọ nwụrụ;+Ebube ya agaghị eso ya gbadaa.+
21 sị:“Agba m ọtọ si n’afọ nne+ m pụta,M ga-agbakwa ọtọ laghachi n’ebe ahụ.+Ọ bụ Jehova nyere,+ ọ bụkwa Jehova weere.+Ka aha Jehova bụrụ ihe a gọziri agọzi.”+ Abụ Ọma 49:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 N’ihi na ọ pụghị iwere ihe ọ bụla ma ọlị mgbe ọ nwụrụ;+Ebube ya agaghị eso ya gbadaa.+