Diuterọnọmi 28:58 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 58 “Ọ bụrụ na i lezighị anya debe ihe niile e kwuru n’iwu a, bụ́ ndị e dere n’akwụkwọ+ a, ka i wee tụọ egwu aha a nke dị ebube+ ma dị egwu,+ bụ́ Jehova+ Chineke gị, Aịzaya 48:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 N’ihi mụ onwe m, ee, ọ bụ n’ihi mụ onwe m ka m ga-eme ya,+ n’ihi na olee otú m ga-esi kwe ka e metọọ aha m?+ Agaghịkwa m enye onye ọzọ otuto m.+ Ezikiel 39:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ndị ala ahụ niile ga-eli ha, ọ ga-abụkwa ihe ha ga-eji dee ude n’ụbọchị m ga-enye onwe m otuto,’+ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru. Jọn 12:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Nna, mee ka aha gị dị ebube.” Ya mere, otu olu+ si n’eluigwe kwuo, sị: “Emewo m ka ọ dị ebube, m ga-emekwa ka ọ dị ebube ọzọ.”+
58 “Ọ bụrụ na i lezighị anya debe ihe niile e kwuru n’iwu a, bụ́ ndị e dere n’akwụkwọ+ a, ka i wee tụọ egwu aha a nke dị ebube+ ma dị egwu,+ bụ́ Jehova+ Chineke gị,
11 N’ihi mụ onwe m, ee, ọ bụ n’ihi mụ onwe m ka m ga-eme ya,+ n’ihi na olee otú m ga-esi kwe ka e metọọ aha m?+ Agaghịkwa m enye onye ọzọ otuto m.+
13 Ndị ala ahụ niile ga-eli ha, ọ ga-abụkwa ihe ha ga-eji dee ude n’ụbọchị m ga-enye onwe m otuto,’+ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru.
28 Nna, mee ka aha gị dị ebube.” Ya mere, otu olu+ si n’eluigwe kwuo, sị: “Emewo m ka ọ dị ebube, m ga-emekwa ka ọ dị ebube ọzọ.”+