1 Ihe E Mere 16:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Ebube na ịma mma dị n’ihu ya,+Ike na ọṅụ dịkwa n’ebe ọ nọ.+ Mkpughe 4:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Onye ahụ nke nọ ọdụ na-egbuke dị ka+ nkume jaspa+ na nkume dị oké ọnụ ahịa nke na-acha ọbara ọbara, eke na egwurugwu+ nke na-egbuke dị ka emerad+ gbakwara ocheeze ahụ gburugburu.
3 Onye ahụ nke nọ ọdụ na-egbuke dị ka+ nkume jaspa+ na nkume dị oké ọnụ ahịa nke na-acha ọbara ọbara, eke na egwurugwu+ nke na-egbuke dị ka emerad+ gbakwara ocheeze ahụ gburugburu.