Diuterọnọmi 33:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ọ dịghị onye dị ka ezi Chineke+ nke Jeshurọn,+Onye nọkwasịrị n’eluigwe dị ka ịnyịnya iji nyere gị aka,+Nakwa n’ígwé ojii n’ịdị ukwuu ya.+ Abụ Ọma 8:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Jehova bụ́ Onyenwe anyị, lee ka aha gị si dị ebube n’ụwa dum,+Gị onye a na-akọ akụkọ ịdị ebube ya n’eluigwe!+
26 Ọ dịghị onye dị ka ezi Chineke+ nke Jeshurọn,+Onye nọkwasịrị n’eluigwe dị ka ịnyịnya iji nyere gị aka,+Nakwa n’ígwé ojii n’ịdị ukwuu ya.+
8 Jehova bụ́ Onyenwe anyị, lee ka aha gị si dị ebube n’ụwa dum,+Gị onye a na-akọ akụkọ ịdị ebube ya n’eluigwe!+