Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 1 Ndị Eze 8:27
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 27 “Ma Chineke ọ̀ ga-ebi n’elu ala n’ezie?+ Lee! Eluigwe,+ ee, eluigwe nke eluigwe+ apụghị ịba gị,+ ma ya fọdụzie ụlọ+ a m wuru!

  • 1 Ihe E Mere 16:27
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 27 Ebube na ịma mma dị n’ihu ya,+

      Ike na ọṅụ dịkwa n’ebe ọ nọ.+

  • Job 37:22
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 22 N’ugwu ka ịma mma nke yiri ọlaedo si abịa.

      Ebube+ Chineke dị egwu.

  • Abụ Ọma 104:1
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 104 Mkpụrụ obi m, gọzie Jehova.+

      Jehova Chineke m, ị dị nnọọ ukwuu.+

      I yiriwo ebube na ịma mma dị ka uwe,+

  • Abụ Ọma 148:13
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 13 Ka ha too aha Jehova,+

      N’ihi na ọ bụ naanị aha ya dị elu nke ukwuu.+

      Ebube ya dịkwa elu karịa ụwa na eluigwe.+

  • Aịzaya 33:21
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 21 Kama, n’ebe ahụ ka Onye Dị Ebube,+ bụ́ Jehova, ga-echebe anyị dị ka osimiri,+ dị ka ọwa mmiri sara mbara. Ìgwè ụgbọ epeepe agaghị agafe na ya, ụgbọ mmiri dị ebube agaghịkwa agafe na ya.

  • Ndị Hibru 1:3
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 3 Ọ bụ onyinyo nke ebube+ ya. O yikwara ya kpọmkwem.+ Ọ na-ejikwa okwu ya dị ike eme ka ihe niile na-adị;+ mgbe ọ sachapụsịrị mmehie anyị,+ ọ nọdụrụ ala n’aka nri+ nke Onye Ukwu ahụ n’ebe ndị dị elu.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya