2 Ihe E Mere 6:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 “Ma Chineke ọ̀ ga-eso ụmụ mmadụ biri n’elu ala n’ezie?+ Lee! Eluigwe, ee, eluigwe nke eluigwe apụghị ịba gị,+ ma ya fọdụzie ụlọ a m wuru!+ Aịzaya 66:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 66 Nke a bụ ihe Jehova kwuru: “Eluigwe bụ ocheeze m,+ ụwa bụkwa ihe mgbakwasị ụkwụ m.+ Olee ụlọ unu pụrụ iwuru m,+ oleekwa ebe ga-abụ ebe izu ike m?”+
18 “Ma Chineke ọ̀ ga-eso ụmụ mmadụ biri n’elu ala n’ezie?+ Lee! Eluigwe, ee, eluigwe nke eluigwe apụghị ịba gị,+ ma ya fọdụzie ụlọ a m wuru!+
66 Nke a bụ ihe Jehova kwuru: “Eluigwe bụ ocheeze m,+ ụwa bụkwa ihe mgbakwasị ụkwụ m.+ Olee ụlọ unu pụrụ iwuru m,+ oleekwa ebe ga-abụ ebe izu ike m?”+