1 Ihe E Mere 28:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Devid bụ́ eze wee bilie ọtọ kwuo, sị: “Nụrụnụ, ụmụnne m na ndị m. Ọ dị m n’obi+ iwuru igbe ọgbụgba ndụ Jehova ụlọ izu ike, ka ọ bụkwaara Chineke anyị ihe mgbakwasị ụkwụ,+ emewokwa m nkwadebe maka iwu ya.+ Ọrụ Ndịozi 7:48 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 48 Ka o sina dị, Onye Kasị Elu adịghị ebi n’ụlọ e ji aka wuo,+ dị nnọọ ka onye amụma ahụ sịrị,
2 Devid bụ́ eze wee bilie ọtọ kwuo, sị: “Nụrụnụ, ụmụnne m na ndị m. Ọ dị m n’obi+ iwuru igbe ọgbụgba ndụ Jehova ụlọ izu ike, ka ọ bụkwaara Chineke anyị ihe mgbakwasị ụkwụ,+ emewokwa m nkwadebe maka iwu ya.+