1 Ndị Eze 8:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 O wee dịrị Devid nna m n’obi iwuru aha Jehova bụ́ Chineke Izrel ụlọ.+ Abụ Ọma 132:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ruo mgbe m chọtaara Jehova otu ebe,+Mgbe m chọtaara Dike nke Jekọb nnukwu ụlọikwuu.”+