Abụ Ọma 132:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ruo mgbe m chọtaara Jehova otu ebe,Bụ́ ebe dị mma* Dike na-enyere Jekọb aka ga-ebi.”+