Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 2 Samuel 7:2
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 2 eze gwara Netan+ onye amụma, sị: “Ugbu a, ebi m n’ụlọ e ji osisi sida rụọ,+ ma, a ka na-adọsa Igbe ezi Chineke n’ụlọikwuu.”+

  • 1 Ndị Eze 8:17
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 17 Ọ dị Devid nna m n’obi ịrụ ụlọ a ga-anọ na-eto aha Jehova bụ́ Chineke Izrel.+

  • 1 Ihe E Mere 15:3
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 3 Devid kpọkọtakwara ndị Izrel niile na Jeruselem ka ha bute Igbe Jehova ebe ọ rụrụ maka ya.+

  • 1 Ihe E Mere 15:12
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 12 Ọ gwakwara ha, sị: “Unu bụ ndị isi ezinụlọ ndị Livaị. Unu na ụmụnne unu doo onwe unu nsọ. Butekwanụ Igbe Jehova bụ́ Chineke Izrel ebe m rụrụ maka ya.

  • Ọrụ Ndịozi 7:45, 46
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 45 E mechaa, ụmụ ndị nna nna anyị hà butere ụlọikwuu a mgbe Joshụa du ha bata n’ala a bụ́ nke ndị mba ọzọ,+ ndị Chineke chụpụrụ n’ihu nna nna anyị hà.+ Ụlọikwuu ahụ dịgidere ebe a ruo n’oge Devid. 46 Ihe Devid masịrị Chineke. O kwukwara na ya ga-achọ ịrụrụ Chineke nke Jekọb ụlọ.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya