Ọrụ Ndịozi 7:46 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 46 O nwetara ihu ọma+ n’anya Chineke ma rịọ maka ihe ùgwù nke idokwara Chineke nke Jekọb ebe obibi.+