2 Samuel 7:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 eze sịrị Netan+ onye amụma: “Lee, m bi n’ụlọ e ji osisi sida+ wuo ma igbe ezi Chineke dọrọ n’etiti ákwà ụlọikwuu.”+ 1 Ihe E Mere 22:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Devid wee gwa Sọlọmọn nwa ya, sị: “Ọ dị m n’obi+ iwuru aha+ Jehova bụ́ Chineke m ụlọ. Abụ Ọma 132:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ruo mgbe m chọtaara Jehova otu ebe,+Mgbe m chọtaara Dike nke Jekọb nnukwu ụlọikwuu.”+
2 eze sịrị Netan+ onye amụma: “Lee, m bi n’ụlọ e ji osisi sida+ wuo ma igbe ezi Chineke dọrọ n’etiti ákwà ụlọikwuu.”+