2 Samuel 7:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 eze sịrị Netan+ onye amụma: “Lee, m bi n’ụlọ e ji osisi sida+ wuo ma igbe ezi Chineke dọrọ n’etiti ákwà ụlọikwuu.”+ 1 Ihe E Mere 15:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Devid wee kpọkọta Izrel dum na Jeruselem+ iji bugote igbe+ Jehova n’ebe ọ ga na-adị, bụ́ ebe ọ kwadebeere ya. 1 Ihe E Mere 15:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 o wee sị ha: “Unu onwe unu bụ ndị isi+ nke ndị bụ́ nna ụmụ Livaị. Doonụ onwe unu nsọ,+ unu na ụmụnne unu, unu ga-ebugotekwa igbe Jehova bụ́ Chineke Izrel n’ebe m kwadebeere ya. Ọrụ Ndịozi 7:46 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 46 O nwetara ihu ọma+ n’anya Chineke ma rịọ maka ihe ùgwù nke idokwara Chineke nke Jekọb ebe obibi.+
2 eze sịrị Netan+ onye amụma: “Lee, m bi n’ụlọ e ji osisi sida+ wuo ma igbe ezi Chineke dọrọ n’etiti ákwà ụlọikwuu.”+
3 Devid wee kpọkọta Izrel dum na Jeruselem+ iji bugote igbe+ Jehova n’ebe ọ ga na-adị, bụ́ ebe ọ kwadebeere ya.
12 o wee sị ha: “Unu onwe unu bụ ndị isi+ nke ndị bụ́ nna ụmụ Livaị. Doonụ onwe unu nsọ,+ unu na ụmụnne unu, unu ga-ebugotekwa igbe Jehova bụ́ Chineke Izrel n’ebe m kwadebeere ya.