1 Ihe E Mere 22:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Devid kwakọbakwara ígwè nke ukwuu maka ntu a ga-eji kụọ ibo ọnụ ụzọ ámá dị iche iche nakwa maka ihe e ji akpagide ihe, ọ kwakọbakwara ọla kọpa nke ukwuu nke na a pụghị ịtụ ya n’ihe ọ̀tụ̀tụ̀,+
3 Devid kwakọbakwara ígwè nke ukwuu maka ntu a ga-eji kụọ ibo ọnụ ụzọ ámá dị iche iche nakwa maka ihe e ji akpagide ihe, ọ kwakọbakwara ọla kọpa nke ukwuu nke na a pụghị ịtụ ya n’ihe ọ̀tụ̀tụ̀,+