Matiu 5:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 ejikwala ụwa aṅụ iyi, n’ihi na ọ bụ ihe mgbakwasị+ ụkwụ ya; ejikwala Jeruselem aṅụ iyi, n’ihi na ọ bụ obodo+ nke Eze ukwu. Ọrụ Ndịozi 7:49 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 49 ‘Eluigwe bụ ocheeze m,+ ụwa bụkwa ihe mgbakwasị ụkwụ m.+ Olee ụdị ụlọ unu ga-ewuru m? ka Jehova kwuru. Ma ọ bụ, olee ebe bụ maka izu ike m?+
35 ejikwala ụwa aṅụ iyi, n’ihi na ọ bụ ihe mgbakwasị+ ụkwụ ya; ejikwala Jeruselem aṅụ iyi, n’ihi na ọ bụ obodo+ nke Eze ukwu.
49 ‘Eluigwe bụ ocheeze m,+ ụwa bụkwa ihe mgbakwasị ụkwụ m.+ Olee ụdị ụlọ unu ga-ewuru m? ka Jehova kwuru. Ma ọ bụ, olee ebe bụ maka izu ike m?+