Abụ Ọma 11:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Jehova nọ n’ụlọ nsọ ya.+Jehova—n’eluigwe ka ocheeze ya dị.+Anya ya na-ahụ, anya ya nke na-enwu gbaa na-enyocha+ ụmụ mmadụ. Matiu 5:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Otú ọ dị, ana m asị unu: Aṅụla iyi+ ma ọlị, ejikwala eluigwe aṅụ iyi, n’ihi na ọ bụ ocheeze Chineke;+
4 Jehova nọ n’ụlọ nsọ ya.+Jehova—n’eluigwe ka ocheeze ya dị.+Anya ya na-ahụ, anya ya nke na-enwu gbaa na-enyocha+ ụmụ mmadụ.
34 Otú ọ dị, ana m asị unu: Aṅụla iyi+ ma ọlị, ejikwala eluigwe aṅụ iyi, n’ihi na ọ bụ ocheeze Chineke;+