Matiu 5:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 ejikwala ụwa aṅụ iyi, n’ihi na ọ bụ ihe mgbakwasị+ ụkwụ ya; ejikwala Jeruselem aṅụ iyi, n’ihi na ọ bụ obodo+ nke Eze ukwu.
35 ejikwala ụwa aṅụ iyi, n’ihi na ọ bụ ihe mgbakwasị+ ụkwụ ya; ejikwala Jeruselem aṅụ iyi, n’ihi na ọ bụ obodo+ nke Eze ukwu.