Aịzaya 66:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 66 Nke a bụ ihe Jehova kwuru: “Eluigwe bụ ocheeze m,+ ụwa bụkwa ihe mgbakwasị ụkwụ m.+ Olee ụlọ unu pụrụ iwuru m,+ oleekwa ebe ga-abụ ebe izu ike m?”+ Abụ Ákwá 2:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ewoo, lee ka Jehova si were ígwé ojii kpuchie ada bụ́ Zayọn n’iwe ya!+O siwo n’eluigwe tụda ịma mma Izrel+ n’ala.+O chetaghịkwa ihe mgbakwasị ụkwụ+ ya n’ụbọchị iwe ya.
66 Nke a bụ ihe Jehova kwuru: “Eluigwe bụ ocheeze m,+ ụwa bụkwa ihe mgbakwasị ụkwụ m.+ Olee ụlọ unu pụrụ iwuru m,+ oleekwa ebe ga-abụ ebe izu ike m?”+
2 Ewoo, lee ka Jehova si were ígwé ojii kpuchie ada bụ́ Zayọn n’iwe ya!+O siwo n’eluigwe tụda ịma mma Izrel+ n’ala.+O chetaghịkwa ihe mgbakwasị ụkwụ+ ya n’ụbọchị iwe ya.