Abụ Ákwá 2:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ndị niile na-agabiga n’okporo ụzọ na-akụrụ gị aka ịkwa emo.+Ha afụwo mkpọrọhịhị,+ na-efufekwa isi+ n’ihi ada bụ́ Jeruselem, na-asị:“Ihe a ọ̀ bụ obodo ahụ ndị mmadụ na-asịbu, ‘Ọ bụ ebe mma ruru gwụ, ebe na-eme ka ụwa dum ṅụrịa ọnụ’?”+ Ezikiel 16:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 “‘Aha gị wee na-ede ude n’etiti mba dị iche iche n’ihi mma ị mara, maka na o zuru okè n’ihi ịma mma m nke m yiwere gị dị ka uwe,’+ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru.”
15 Ndị niile na-agabiga n’okporo ụzọ na-akụrụ gị aka ịkwa emo.+Ha afụwo mkpọrọhịhị,+ na-efufekwa isi+ n’ihi ada bụ́ Jeruselem, na-asị:“Ihe a ọ̀ bụ obodo ahụ ndị mmadụ na-asịbu, ‘Ọ bụ ebe mma ruru gwụ, ebe na-eme ka ụwa dum ṅụrịa ọnụ’?”+
14 “‘Aha gị wee na-ede ude n’etiti mba dị iche iche n’ihi mma ị mara, maka na o zuru okè n’ihi ịma mma m nke m yiwere gị dị ka uwe,’+ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru.”