Abụ Ọma 48:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ugwu Zayọn nke dị n’ime ime ebe ugwu,+Bụ́ obodo nke Eze Ukwu,+Mara mma n’ihi ịdị elu ya, bụrụkwa ihe aṅụrị nke ụwa dum.+ Abụ Ọma 50:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Chineke si na Zayọn, bụ́ ebe mma ruru gwụ,+ nwuo dị ka ìhè.+ Ezikiel 16:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 “‘Aha gị wee na-ede ude n’etiti mba dị iche iche n’ihi mma ị mara, maka na o zuru okè n’ihi ịma mma m nke m yiwere gị dị ka uwe,’+ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru.”
2 Ugwu Zayọn nke dị n’ime ime ebe ugwu,+Bụ́ obodo nke Eze Ukwu,+Mara mma n’ihi ịdị elu ya, bụrụkwa ihe aṅụrị nke ụwa dum.+
14 “‘Aha gị wee na-ede ude n’etiti mba dị iche iche n’ihi mma ị mara, maka na o zuru okè n’ihi ịma mma m nke m yiwere gị dị ka uwe,’+ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru.”