Abụ Ọma 47:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Chineke aghọwo eze nke na-achị mba niile.+Chineke anọrọwo n’ocheeze ya dị nsọ.+ Abụ Ọma 135:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ka e si na Zayọn gọzie Jehova,+Bụ́ onye bi na Jeruselem.+Toonụ Jaa!+ Matiu 5:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 ejikwala ụwa aṅụ iyi, n’ihi na ọ bụ ihe mgbakwasị+ ụkwụ ya; ejikwala Jeruselem aṅụ iyi, n’ihi na ọ bụ obodo+ nke Eze ukwu.
35 ejikwala ụwa aṅụ iyi, n’ihi na ọ bụ ihe mgbakwasị+ ụkwụ ya; ejikwala Jeruselem aṅụ iyi, n’ihi na ọ bụ obodo+ nke Eze ukwu.