Abụ Ọma 76:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ọ bụkwa na Selem ka ụlọ ya dị,+Ebe obibi ya dịkwa na Zayọn.+ Abụ Ọma 78:68 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 68 Kama ọ họọrọ ebo Juda,+Bụ́ Ugwu Zayọn, nke ọ hụrụ n’anya.+ Abụ Ọma 132:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 N’ihi na Jehova ahọrọwo Zayọn;+Ọ gụsiwo ya agụụ ike ka ọ bụrụ ebe obibi ya, ọ sịrị:+ Abụ Ọma 134:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ka Jehova, bụ́ Onye kere eluigwe na ụwa,+Si na Zayọn gọzie gị.+