Abụ Ọma Abụ Nrịgo. 134 Gọzienụ Jehova,+Unu niile bụ́ ndị ohu Jehova,+Unu ndị na-eguzo n’ụlọ Jehova n’abalị.+ 2 Gbasaanụ aka unu n’ịdị nsọ,+Gọziekwanụ Jehova.+ 3 Ka Jehova, bụ́ Onye kere eluigwe na ụwa,+Si na Zayọn gọzie gị.+