Abụ Ọma 134:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Bụrụnụ ndị dị nsọ mgbe unu na-eweli aka unu na-ekpe ekpere,*+Tookwanụ Jehova.