Abụ Ọma 28:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Nụrụ arịrịọ m mgbe m na-ebesara gị ákwá ka i nyere m aka,Mgbe m gbasara aka m chee ya n’Ebe Kacha Nsọ n’ụlọ nsọ gị.+ Abụ Ọma 141:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ka ekpere m masị gị ka insens*+ a kwadebere nke ọma,+Ka aka m gbasara na-ekpe ekpere dịrị ka àjà ọka a na-achụ ná mgbede.+
2 Nụrụ arịrịọ m mgbe m na-ebesara gị ákwá ka i nyere m aka,Mgbe m gbasara aka m chee ya n’Ebe Kacha Nsọ n’ụlọ nsọ gị.+
2 Ka ekpere m masị gị ka insens*+ a kwadebere nke ọma,+Ka aka m gbasara na-ekpe ekpere dịrị ka àjà ọka a na-achụ ná mgbede.+