-
Mkpughe 8:3, 4Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
3 Mmụọ ozi ọzọ wee bịa guzo n’ebe ịchụàjà.+ O ji arịa ọlaedo nke a na-etinye insens.* E nyekwara ya nnukwu insens+ ka ọ mụnye ya ọkụ n’elu ebe ịchụàjà e ji ọlaedo rụọ,+ nke dị n’ihu ocheeze ahụ. Ọ ga-amụnyekwa ya ọkụ mgbe a nụrụ ekpere ndị nsọ niile. 4 Anwụrụ ọkụ nke si n’insens ahụ mmụọ ozi ahụ mụnyere ọkụ na ekpere+ ndị nsọ gbagooro n’ihu Chineke.
-