7 “Erọn+ ga na-amụ insens na-esi ísì ọma+ n’elu ya.+ Ọ ga-eme ka ọ kwụọ anwụrụ ọkụ n’oge ọ na-edozi ọkụ ndị ahụ+ kwa ụtụtụ. 8 Erọn ga na-amụnyekwa insens mgbe ọ na-amụnye ọkụ ndị ahụ ná mgbede. Ọ bụ àjà insens a ga na-achụ n’ihu Jehova n’ọgbọ unu niile.