Ọpụpụ 27:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 “Ị ga-enye ndị Izrel iwu ka ha wetara gị mmanụ oliv a na-agwaghị agwa a ga-eji na-amụ ọkụ, ka ọkụ* ndị ahụ wee na-enwu mgbe niile.+
20 “Ị ga-enye ndị Izrel iwu ka ha wetara gị mmanụ oliv a na-agwaghị agwa a ga-eji na-amụ ọkụ, ka ọkụ* ndị ahụ wee na-enwu mgbe niile.+