Ọpụpụ 30:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 “Erọn ga na-esure ihe nsure ọkụ na-esi ísì ụtọ+ n’elu ya.+ Kwa ụtụtụ, mgbe ọ na-akwadebe oriọna ndị ahụ,+ ka ọ ga-esure ya. Ọpụpụ Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 30:7 Ụlọ Nche,7/1/1996, p. 9
7 “Erọn ga na-esure ihe nsure ọkụ na-esi ísì ụtọ+ n’elu ya.+ Kwa ụtụtụ, mgbe ọ na-akwadebe oriọna ndị ahụ,+ ka ọ ga-esure ya.