Abụ Ọma 87:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Jehova hụrụ ọnụ ụzọ ámá niile nke Zayọn n’anya+Karịa ụlọikwuu niile nke Jekọb.+ Abụ Ọma 132:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 N’ihi na Jehova ahọrọwo Zayọn;+Ọ gụsiwo ya agụụ ike ka ọ bụrụ ebe obibi ya, ọ sịrị:+ Abụ Ọma 135:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ka e si na Zayọn gọzie Jehova,+Bụ́ onye bi na Jeruselem.+Toonụ Jaa!+